Psalms 36:1

Abụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid, bụ ohu Onyenwe anyị.

Ajọ omume mmadụ na ịdị mma Chineke

1E nwere m ozi dị nʼime obi nke sitere nʼaka Chineke
banyere ndụ mmehie nke ndị na-eme ajọ ihe:
Maọbụ, Ozi si nʼaka Chineke: Mmebi iwu nke ndị ajọ omume bi nʼime obi ha.

Ọ dịghị ịtụ egwu Chineke
dị nʼanya ha.
Copyright information for IboBIU